Job 28:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe o hiwere ike nke ikuku, tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ,
Job 28:25 in English
Job 28:25 · Berean Standard Bible
When God fixed the weight of the wind and measured out the waters,
Context
23Chineke ghọtara ụzọ ya,
naanị ya makwara ebe obibi ya dị. 24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa,
na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe. 25Mgbe o hiwere ike nke ikuku,
tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ, 26mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu
meekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku, 27mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya,
meekwa ka o guzosie ike, ma nwapụtakwa ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.