Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya, meekwa ka o guzosie ike, ma nwapụtakwa ya.

Job 28:27 in English

Job 28:27 · Berean Standard Bible

then He looked at wisdom and appraised it; He established it and searched it out.

Context

25Mgbe o hiwere ike nke ikuku, tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ, 26mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu meekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku, 27mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya, meekwa ka o guzosie ike, ma nwapụtakwa ya. 28Ọ sịrị mmadụ, “Ịtụ egwu Onyenwe anyị, nke ahụ bụ amamihe; ọzọ, ị sị nʼihe ọjọọ wezuga onwe bụ nghọta.” 28:4 Nʼoge ochie, ọ bụ nʼoche e ji eriri kegide ka ndị na-egwupụta ihe dị iche iche site nʼime ala na-anọdụ ala. Mgbe a na-adọtu ha, ụkwụ ha adịghị eru ala, ha na-akwụfegharịkwa nʼihi ọnọdụ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.