Job 28:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu meekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku,
Job 28:26 in English
Job 28:26 · Berean Standard Bible
when He set a limit for the rain and a path for the thunderbolt,
Context
24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa,
na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe. 25Mgbe o hiwere ike nke ikuku,
tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ, 26mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu
meekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku, 27mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya,
meekwa ka o guzosie ike, ma nwapụtakwa ya. 28Ọ sịrị mmadụ,
“Ịtụ egwu Onyenwe anyị, nke ahụ bụ amamihe;
ọzọ, ị sị nʼihe ọjọọ wezuga onwe bụ nghọta.”
28:4 Nʼoge ochie, ọ bụ nʼoche e ji eriri kegide ka ndị na-egwupụta ihe dị iche iche site nʼime ala na-anọdụ ala. Mgbe a na-adọtu ha, ụkwụ ha adịghị eru ala, ha na-akwụfegharịkwa nʼihi ọnọdụ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.