Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa, na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe.

Job 28:24 in English

Job 28:24 · Berean Standard Bible

For He looks to the ends of the earth and sees everything under the heavens.

Context

22Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.” 23Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị. 24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa, na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe. 25Mgbe o hiwere ike nke ikuku, tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ, 26mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu meekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.