Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-agbasapụ elu elu nke mbara eluigwe nʼelu ebe tọgbọrọ nʼefu. O nweghị ihe o kokwasịrị ụwa nʼelu ya.

Job 26:7 in English

Job 26:7 · Berean Standard Bible

He stretches out the north over empty space; He hangs the earth upon nothing.

Context

5“Ndị nwụrụ anwụ nọ nʼoke ihe mgbu, ha na ndị nọ nʼokpuru mmiri na ndị bi nʼime ya. 6Ala mmụọ gba ọtọ nʼihu Chineke; mbibi* tọgbọkwara na-enweghị ihe kpuchiri ya. 7Ọ na-agbasapụ elu elu nke mbara eluigwe nʼelu ebe tọgbọrọ nʼefu. O nweghị ihe o kokwasịrị ụwa nʼelu ya. 8Ọ na-ekechi mmiri nʼime igwe ojii, ma ịdị arọ ya adịghị eme ka igwe ojii gbawaa. 9Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,* na-agbasakwa igwe ojii ya nʼelu ya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.