Job 26:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,* na-agbasakwa igwe ojii ya nʼelu ya,
Job 26:9 in English
Job 26:9 · Berean Standard Bible
He covers the face of the full moon,* spreading over it His cloud.
Context
7Ọ na-agbasapụ elu elu nke mbara eluigwe nʼelu ebe tọgbọrọ nʼefu.
O nweghị ihe o kokwasịrị ụwa nʼelu ya. 8Ọ na-ekechi mmiri nʼime igwe ojii,
ma ịdị arọ ya adịghị eme ka igwe ojii gbawaa. 9Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,*
na-agbasakwa igwe ojii ya nʼelu ya, 10O kewapụtara oke nʼelu ogbu mmiri,
ka ọ bụrụ oke dị nʼetiti ìhè na ọchịchịrị. 11Ogidi niile nke eluigwe na-ama jijiji,
tụọkwa oke egwu nʼihi ịba mba ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.