Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O kewapụtara oke nʼelu ogbu mmiri, ka ọ bụrụ oke dị nʼetiti ìhè na ọchịchịrị.

Job 26:10 in English

Job 26:10 · Berean Standard Bible

He has inscribed a horizon on the face of the waters at the boundary between light and darkness.

Context

8Ọ na-ekechi mmiri nʼime igwe ojii, ma ịdị arọ ya adịghị eme ka igwe ojii gbawaa. 9Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,* na-agbasakwa igwe ojii ya nʼelu ya, 10O kewapụtara oke nʼelu ogbu mmiri, ka ọ bụrụ oke dị nʼetiti ìhè na ọchịchịrị. 11Ogidi niile nke eluigwe na-ama jijiji, tụọkwa oke egwu nʼihi ịba mba ya. 12Nʼike ya ka o ji kpalie oke osimiri; ọ bụ amamihe ya ka o ji tigbuo Rehab.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.