Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ogidi niile nke eluigwe na-ama jijiji, tụọkwa oke egwu nʼihi ịba mba ya.

Job 26:11 in English

Job 26:11 · Berean Standard Bible

The foundations of heaven quake, astounded at His rebuke.

Context

9Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,* na-agbasakwa igwe ojii ya nʼelu ya, 10O kewapụtara oke nʼelu ogbu mmiri, ka ọ bụrụ oke dị nʼetiti ìhè na ọchịchịrị. 11Ogidi niile nke eluigwe na-ama jijiji, tụọkwa oke egwu nʼihi ịba mba ya. 12Nʼike ya ka o ji kpalie oke osimiri; ọ bụ amamihe ya ka o ji tigbuo Rehab. 13Ọ bụ site na nkuume ya ka mbara eluigwe ji maa mma; aka ya dupuru agwọ na-agba ọsọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.