Job 26:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ala mmụọ gba ọtọ nʼihu Chineke; mbibi* tọgbọkwara na-enweghị ihe kpuchiri ya.
Job 26:6 in English
Job 26:6 · Berean Standard Bible
Sheol is naked before God, and Abaddon * has no covering.
Context
4Ọ bụ onye nyeere gị aka ikwu okwu ndị a?
Mmụọ onye si nʼọnụ gị kwuo okwu? 5“Ndị nwụrụ anwụ nọ nʼoke ihe mgbu,
ha na ndị nọ nʼokpuru mmiri na ndị bi nʼime ya. 6Ala mmụọ gba ọtọ nʼihu Chineke;
mbibi* tọgbọkwara na-enweghị ihe kpuchiri ya. 7Ọ na-agbasapụ elu elu nke mbara eluigwe nʼelu ebe tọgbọrọ nʼefu.
O nweghị ihe o kokwasịrị ụwa nʼelu ya. 8Ọ na-ekechi mmiri nʼime igwe ojii,
ma ịdị arọ ya adịghị eme ka igwe ojii gbawaa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.