Job 26:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ onye nyeere gị aka ikwu okwu ndị a? Mmụọ onye si nʼọnụ gị kwuo okwu?
Job 26:4 in English
Job 26:4 · Berean Standard Bible
To whom have you uttered these words? And whose spirit spoke through you?
Context
2“Lee ka i si nyere onye na-adịghị ike aka!
Leekwa ka i si zọpụta ogwe aka nke onye ume na-adịghị! 3Lee ụdị ndụmọdụ i nyerela onye na-enweghị amamihe!
Leekwa ụdị oke nghọta nke ị gosipụtara. 4Ọ bụ onye nyeere gị aka ikwu okwu ndị a?
Mmụọ onye si nʼọnụ gị kwuo okwu? 5“Ndị nwụrụ anwụ nọ nʼoke ihe mgbu,
ha na ndị nọ nʼokpuru mmiri na ndị bi nʼime ya. 6Ala mmụọ gba ọtọ nʼihu Chineke;
mbibi* tọgbọkwara na-enweghị ihe kpuchiri ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.