Job 23:8
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ; ọ bụrụ na m gaa nʼọdịda anyanwụ, agaghị m achọta ya.
Job 23:8 in English
Job 23:8 · Berean Standard Bible
If I go east, He is not there, and if I go west, I cannot find Him.
Context
6Ọ ga-eji ike dị egwu megide m?
Mba, ọ gaghị ebo m ebubo. 7Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya.
Nʼebe ahụ, a ga-anapụtakwa m site nʼaka onye ikpe m rụọ mgbe ebighị ebi. 8“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ;
ọ bụrụ na m gaa nʼọdịda anyanwụ, agaghị m achọta ya. 9Mgbe ọ nọ nʼọrụ nʼugwu anaghị m ahụ ya,
mgbe ọ lọghachiri na ndịda anaghị m ahụkwa ya. 10Ma ọ maara ụzọ m na-aga,
mgbe ọ nwapụtasịrị m, aga m apụta dịka ọlaedo,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.