Job 23:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ọ maara ụzọ m na-aga, mgbe ọ nwapụtasịrị m, aga m apụta dịka ọlaedo,
Job 23:10 in English
Job 23:10 · Berean Standard Bible
Yet He knows the way I have taken; when He has tested me, I will come forth as gold.
Context
8“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ;
ọ bụrụ na m gaa nʼọdịda anyanwụ, agaghị m achọta ya. 9Mgbe ọ nọ nʼọrụ nʼugwu anaghị m ahụ ya,
mgbe ọ lọghachiri na ndịda anaghị m ahụkwa ya. 10Ma ọ maara ụzọ m na-aga,
mgbe ọ nwapụtasịrị m, aga m apụta dịka ọlaedo, 11ụkwụ m abụọ na-agbaso nzọ ụkwụ ya;
ana m eso ụzọ ya na-atụgharịghị nʼaka nri maọbụ aka ekpe. 12Esibeghị m nʼiwu nke si nʼọnụ ya pụta wezuga onwe m;
a na m echekwa okwu ọnụ ya karịa nri nke m na-eri kwa ụbọchị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.