Job 23:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Esibeghị m nʼiwu nke si nʼọnụ ya pụta wezuga onwe m; a na m echekwa okwu ọnụ ya karịa nri nke m na-eri kwa ụbọchị.
Job 23:12 in English
Job 23:12 · Berean Standard Bible
I have not departed from the command of His lips; I have treasured the words of His mouth more than my daily bread.
Context
10Ma ọ maara ụzọ m na-aga,
mgbe ọ nwapụtasịrị m, aga m apụta dịka ọlaedo, 11ụkwụ m abụọ na-agbaso nzọ ụkwụ ya;
ana m eso ụzọ ya na-atụgharịghị nʼaka nri maọbụ aka ekpe. 12Esibeghị m nʼiwu nke si nʼọnụ ya pụta wezuga onwe m;
a na m echekwa okwu ọnụ ya karịa nri nke m na-eri kwa ụbọchị. 13“Ma o guzo naanị ya, onye pụrụ iguzogide ya?
Ọ na-eme ihe ọbụla masịrị ya. 14Ọ na-emezu ụkpụrụ ya niile o zubere megide m,
ọ ka nwekwara nzube ndị ọzọ yiri nke a o dobere imegide m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.