Job 23:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-emezu ụkpụrụ ya niile o zubere megide m, ọ ka nwekwara nzube ndị ọzọ yiri nke a o dobere imegide m.
Job 23:14 in English
Job 23:14 · Berean Standard Bible
For He carries out His decree against me, and He has many such plans.
Context
12Esibeghị m nʼiwu nke si nʼọnụ ya pụta wezuga onwe m;
a na m echekwa okwu ọnụ ya karịa nri nke m na-eri kwa ụbọchị. 13“Ma o guzo naanị ya, onye pụrụ iguzogide ya?
Ọ na-eme ihe ọbụla masịrị ya. 14Ọ na-emezu ụkpụrụ ya niile o zubere megide m,
ọ ka nwekwara nzube ndị ọzọ yiri nke a o dobere imegide m. 15Nʼihi ya ka obi ji ama m jijiji nʼihu ya;
mgbe m chetara banyere ihe ndị a niile, ana m atụ egwu ya. 16Chineke emeela ka obi m daa mba;
Onye pụrụ ime ihe niile emeela ka m maa jijiji.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.