Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-eji ike dị egwu megide m? Mba, ọ gaghị ebo m ebubo.

Job 23:6 in English

Job 23:6 · Berean Standard Bible

Would He contend with me in His great power? No, He would certainly take note of me.

Context

4Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya were ịrụ ụka mejuo ọnụ m. 5Aga m achọpụta ihe o ga-aza m ma tuleekwa ihe ọ ga-agwa m. 6Ọ ga-eji ike dị egwu megide m? Mba, ọ gaghị ebo m ebubo. 7Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya. Nʼebe ahụ, a ga-anapụtakwa m site nʼaka onye ikpe m rụọ mgbe ebighị ebi. 8“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ; ọ bụrụ na m gaa nʼọdịda anyanwụ, agaghị m achọta ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.