Job 23:5
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m achọpụta ihe o ga-aza m ma tuleekwa ihe ọ ga-agwa m.
Job 23:5 in English
Job 23:5 · Berean Standard Bible
I would learn how He would answer, and consider what He would say.
Context
3A sịkwa na m maara ebe m ga-achọta ya;
a sịkwa na m nwere ike ijeru ebe obibi ya! 4Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya
were ịrụ ụka mejuo ọnụ m. 5Aga m achọpụta ihe o ga-aza m
ma tuleekwa ihe ọ ga-agwa m. 6Ọ ga-eji ike dị egwu megide m?
Mba, ọ gaghị ebo m ebubo. 7Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya.
Nʼebe ahụ, a ga-anapụtakwa m site nʼaka onye ikpe m rụọ mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.