Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya were ịrụ ụka mejuo ọnụ m.

Job 23:4 in English

Job 23:4 · Berean Standard Bible

I would plead my case before Him and fill my mouth with arguments.

Context

2“Ọ bụladị taa, mkpesa m dị ilu; aka ya dị arọ megide m nʼagbanyeghị ịsụ ude m. 3A sịkwa na m maara ebe m ga-achọta ya; a sịkwa na m nwere ike ijeru ebe obibi ya! 4Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya were ịrụ ụka mejuo ọnụ m. 5Aga m achọpụta ihe o ga-aza m ma tuleekwa ihe ọ ga-agwa m. 6Ọ ga-eji ike dị egwu megide m? Mba, ọ gaghị ebo m ebubo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.