Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ọ bụladị taa, mkpesa m dị ilu; aka ya dị arọ megide m nʼagbanyeghị ịsụ ude m.

Job 23:2 in English

Job 23:2 · Berean Standard Bible

“Even today my complaint is bitter. His hand is heavy despite my groaning.

Context

1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Ọ bụladị taa, mkpesa m dị ilu; aka ya dị arọ megide m nʼagbanyeghị ịsụ ude m. 3A sịkwa na m maara ebe m ga-achọta ya; a sịkwa na m nwere ike ijeru ebe obibi ya! 4Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya were ịrụ ụka mejuo ọnụ m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.