Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zara sị:

Job 23:1 in English

Context

1Mgbe ahụ, Job zara sị: 2“Ọ bụladị taa, mkpesa m dị ilu; aka ya dị arọ megide m nʼagbanyeghị ịsụ ude m. 3A sịkwa na m maara ebe m ga-achọta ya; a sịkwa na m nwere ike ijeru ebe obibi ya!

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.