Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya. Nʼebe ahụ, a ga-anapụtakwa m site nʼaka onye ikpe m rụọ mgbe ebighị ebi.

Job 23:7 in English

Job 23:7 · Berean Standard Bible

Then an upright man could reason with Him, and I would be delivered forever from my Judge.

Context

5Aga m achọpụta ihe o ga-aza m ma tuleekwa ihe ọ ga-agwa m. 6Ọ ga-eji ike dị egwu megide m? Mba, ọ gaghị ebo m ebubo. 7Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya. Nʼebe ahụ, a ga-anapụtakwa m site nʼaka onye ikpe m rụọ mgbe ebighị ebi. 8“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ; ọ bụrụ na m gaa nʼọdịda anyanwụ, agaghị m achọta ya. 9Mgbe ọ nọ nʼọrụ nʼugwu anaghị m ahụ ya, mgbe ọ lọghachiri na ndịda anaghị m ahụkwa ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.