Job 13:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo*? Ọ bụrụ na o nwere, aga m emechi ọnụ m ma nwụọ.
Job 13:19 in English
Job 13:19 · Berean Standard Bible
Can anyone indict me? If so, I will be silent and die.
Context
17Geenụ ntị nke ọma nʼokwu m.
Kwerenụ ka ihe m na-ekwu baa unu ntị. 18Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro,
amatala m na ikpe agaghị ama m. 19Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo*?
Ọ bụrụ na o nwere, aga m emechi ọnụ m ma nwụọ. 20“Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke,
mgbe ahụ agaghị m ezo onwe m nʼihu gị. 21Wepụ aka gị i ji emegide m, meekwa ka ha dị anya nʼebe m nọ.
Kwụsị ime ka oke egwu gị mee ka m maa jijiji.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.