Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Geenụ ntị nke ọma nʼokwu m. Kwerenụ ka ihe m na-ekwu baa unu ntị.

Job 13:17 in English

Job 13:17 · Berean Standard Bible

Listen carefully to my words; let my declaration ring in your ears.

Context

15A sịkwarị na ọ ga-etigbu m aghaghị m ịtụkwasị ya obi m. Aga m ekwuchite ọnụ m gwa ya na ụzọ m dị ọcha. 16Nʼezie, nke a ga-aghọrọ m nzọpụta maka na ọ dịghị onye ajọ omume ọbụla pụrụ ịbịa nʼihu ya. 17Geenụ ntị nke ọma nʼokwu m. Kwerenụ ka ihe m na-ekwu baa unu ntị. 18Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro, amatala m na ikpe agaghị ama m. 19Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo*? Ọ bụrụ na o nwere, aga m emechi ọnụ m ma nwụọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.