Job 13:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro, amatala m na ikpe agaghị ama m.
Job 13:18 in English
Job 13:18 · Berean Standard Bible
Behold, now that I have prepared my case, I know that I will be vindicated.
Context
16Nʼezie, nke a ga-aghọrọ m nzọpụta
maka na ọ dịghị onye ajọ omume ọbụla pụrụ ịbịa nʼihu ya. 17Geenụ ntị nke ọma nʼokwu m.
Kwerenụ ka ihe m na-ekwu baa unu ntị. 18Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro,
amatala m na ikpe agaghị ama m. 19Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo*?
Ọ bụrụ na o nwere, aga m emechi ọnụ m ma nwụọ. 20“Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke,
mgbe ahụ agaghị m ezo onwe m nʼihu gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.