Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke, mgbe ahụ agaghị m ezo onwe m nʼihu gị.

Job 13:20 in English

Job 13:20 · Berean Standard Bible

Only grant these two things to me, so that I need not hide from You:

Context

18Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro, amatala m na ikpe agaghị ama m. 19Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo*? Ọ bụrụ na o nwere, aga m emechi ọnụ m ma nwụọ. 20“Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke, mgbe ahụ agaghị m ezo onwe m nʼihu gị. 21Wepụ aka gị i ji emegide m, meekwa ka ha dị anya nʼebe m nọ. Kwụsị ime ka oke egwu gị mee ka m maa jijiji. 22Mgbe ahụ, kpọọ m oku, aga m azakwa gị. Maọbụ, kwerekwa ka m kwuo okwu, ka ị zaa m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.