Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Wepụ aka gị i ji emegide m, meekwa ka ha dị anya nʼebe m nọ. Kwụsị ime ka oke egwu gị mee ka m maa jijiji.

Job 13:21 in English

Job 13:21 · Berean Standard Bible

Withdraw Your hand from me, and do not let Your terror frighten me.

Context

19Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo*? Ọ bụrụ na o nwere, aga m emechi ọnụ m ma nwụọ. 20“Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke, mgbe ahụ agaghị m ezo onwe m nʼihu gị. 21Wepụ aka gị i ji emegide m, meekwa ka ha dị anya nʼebe m nọ. Kwụsị ime ka oke egwu gị mee ka m maa jijiji. 22Mgbe ahụ, kpọọ m oku, aga m azakwa gị. Maọbụ, kwerekwa ka m kwuo okwu, ka ị zaa m. 23Ole ka ha dị bụ mmejọ na mmehie m mere? Gosi m ajọ omume m na mmehie m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.