Native Bible

Isaiah 3:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu,

Isaiah 3:19 in English

Isaiah 3:19 · Berean Standard Bible

their pendants, bracelets, and veils;

Context

17Nʼihi ya, Onyenwe anyị ga-eme ka ọnya jupụta nʼisi ndị inyom Zayọn, Onyenwe anyị ga-emekwa ka ha gharakwa inwe agịrị isi nʼisi ha.” 18Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-anapụ ha ihe ịchọ mma ha niile, ma mgbaaka, ma ịchafọ ịgbado isi, ma ihe olu nke dị nʼụdịdị ọnwa ọhụrụ, 19ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu, 20ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche; 21ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.