Aịzaya 3:20
Isaiah 3:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche;
Isaiah 3:20 in English
Isaiah 3:20 · Berean Standard Bible
their headdresses, ankle chains, and sashes; their perfume bottles and charms;
Context
18Nʼụbọchị ahụ, Onyenwe anyị ga-anapụ ha ihe ịchọ mma ha niile, ma mgbaaka, ma ịchafọ ịgbado isi, ma ihe olu nke dị nʼụdịdị ọnwa ọhụrụ, 19ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu, 20ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche; 21ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile, 22ma uwe mmemme ha niile ma uwe mwụda niile, ma akwa akwa mgbochi, ma akpa nta niile,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.