Native Bible

Isaiah 3:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile,

Isaiah 3:21 in English

Isaiah 3:21 · Berean Standard Bible

their signet rings and nose rings;

Context

19ma ọlantị, ma mgbaaka, ma akwa e ji ekpuchi ihu, 20ma akwa ha na-eyi nʼisi, na ọla ụkwụ, ma ihe ha na-eke nʼukwu, ma karama mmanụ isi ụtọ, ma ọgwụ dị iche iche; 21ma ọlaaka ha niile na ọla imi ha niile, 22ma uwe mmemme ha niile ma uwe mwụda niile, ma akwa akwa mgbochi, ma akpa nta niile, 23ma enyo ha niile, ma akwa ọcha niile, ma okpu ọma niile, ma mgbokwasị ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.