Aịzaya 2:16
Isaiah 2:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,* na ụgbọ mmiri ndị ọzọ niile buru ibu maa mma.
Isaiah 2:16 in English
Isaiah 2:16 · Berean Standard Bible
against every ship of Tarshish,* and against every stately vessel.
Context
14nye ugwu ukwu niile nke dị elu,
na ugwu nta niile e buliri elu, 15nye ụlọ elu niile,
na mgbidi niile e wusiri ike, 16nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,*
na ụgbọ mmiri ndị ọzọ niile buru ibu maa mma. 17Onye nganga ka a ga-eweda nʼala,
mpako nke ndị mmadụ niile ka a ga-eweda nʼala.
Naanị Onyenwe anyị ka a ga-ebuli elu nʼụbọchị ahụ. 18A ga-ala arụsị niile nʼiyi, mee ka ha ghara ịdịkwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.