Native Bible

Isaiah 2:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nye ugwu ukwu niile nke dị elu, na ugwu nta niile e buliri elu,

Isaiah 2:14 in English

Isaiah 2:14 · Berean Standard Bible

against all the tall mountains, against all the high hills,

Context

12Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwere ụbọchị ọ kwadooro nye ndị mpako na ndị na-ebuli onwe ha elu, nʼihi na ihe niile e buliri elu (ka a ga-eweda nʼala), 13nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,* na osisi ook niile nke Bashan, 14nye ugwu ukwu niile nke dị elu, na ugwu nta niile e buliri elu, 15nye ụlọ elu niile, na mgbidi niile e wusiri ike, 16nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,* na ụgbọ mmiri ndị ọzọ niile buru ibu maa mma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.