Native Bible

Isaiah 2:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,* na osisi ook niile nke Bashan,

Isaiah 2:13 in English

Isaiah 2:13 · Berean Standard Bible

against all the cedars of Lebanon, lofty and lifted up, against all the oaks of Bashan,

Context

11Anya nke onye nganga ka a ga-eweda nʼala, mpako nke ndị mmadụ ka a ga-ewedakwa nʼala. Ọ bụ naanị Onyenwe anyị ka a ga-ebuli elu nʼụbọchị ahụ. 12Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwere ụbọchị ọ kwadooro nye ndị mpako na ndị na-ebuli onwe ha elu, nʼihi na ihe niile e buliri elu (ka a ga-eweda nʼala), 13nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,* na osisi ook niile nke Bashan, 14nye ugwu ukwu niile nke dị elu, na ugwu nta niile e buliri elu, 15nye ụlọ elu niile, na mgbidi niile e wusiri ike,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.