Native Bible

Isaiah 2:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nye ụlọ elu niile, na mgbidi niile e wusiri ike,

Isaiah 2:15 in English

Isaiah 2:15 · Berean Standard Bible

against every high tower, against every fortified wall,

Context

13nye osisi sida niile topụrụ ogologo ma maa mma nke Lebanọn,* na osisi ook niile nke Bashan, 14nye ugwu ukwu niile nke dị elu, na ugwu nta niile e buliri elu, 15nye ụlọ elu niile, na mgbidi niile e wusiri ike, 16nye ụgbọ mmiri niile e ji azụ ahịa,* na ụgbọ mmiri ndị ọzọ niile buru ibu maa mma. 17Onye nganga ka a ga-eweda nʼala, mpako nke ndị mmadụ niile ka a ga-eweda nʼala. Naanị Onyenwe anyị ka a ga-ebuli elu nʼụbọchị ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.