Native Bible

Hosea 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ifrem na arụsị agbaala ndụ hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya.

Hosea 4:17 in English

Hosea 4:17 · Berean Standard Bible

Ephraim * is joined to idols; leave him alone!

Context

15“Ọ bụ ezie na unu bụ ndị na-akwa iko unu bụ Izrel, ma ka ikpe gharakwa ịma Juda. “Unu agakwala Gilgal, unu agakwala ruo Bet-Aven, unu aṅụkwala iyi sị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ.’ 16Ndị Izrel dị isiike dịka nwaagbọghọ ehi dị isiike. Onyenwe anyị ọ ga-esi aṅaa zụọ ha dịka ụmụ atụrụ nʼebe ịta nri sara mbara? 17Ifrem na arụsị agbaala ndụ hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya. 18Ọ bụladị mgbe mmanya ha gwụrụ, ha na-aga nʼihu na-agba akwụna; ha hụrụ ihere nʼanya nke ukwuu karịa otuto ha. 19Ifufe ga-ebupụ ha, aja ha na-achụ ga-ewetara ha ihere. 4:1 Maọbụ, Onyenwe anyị akpọọla unu ikpe 4:1 Ịma ihe banyere Chineke adịghị nʼuche unu 4:2 Maọbụ, ịṅụ iyi 4:3 Maọbụ, na-anwụkwa anwụ 4:7 Ya bụ, ndị nchụaja 4:7 Akwụkwọ Masori na-ede, nsọpụrụ ha ka m gbanwere ka ọ ghọọ ihere

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.