Hosiya 4:18
Hosea 4:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụladị mgbe mmanya ha gwụrụ, ha na-aga nʼihu na-agba akwụna; ha hụrụ ihere nʼanya nke ukwuu karịa otuto ha.
Hosea 4:18 in English
Hosea 4:18 · Berean Standard Bible
When their liquor is gone, they turn to prostitution; their rulers * dearly love disgrace.
Context
16Ndị Izrel dị isiike
dịka nwaagbọghọ ehi dị isiike.
Onyenwe anyị ọ ga-esi aṅaa zụọ ha
dịka ụmụ atụrụ nʼebe ịta nri sara mbara? 17Ifrem na arụsị agbaala ndụ
hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya. 18Ọ bụladị mgbe mmanya ha gwụrụ,
ha na-aga nʼihu na-agba akwụna;
ha hụrụ ihere nʼanya nke ukwuu karịa otuto ha. 19Ifufe ga-ebupụ ha,
aja ha na-achụ ga-ewetara ha ihere.
4:1 Maọbụ, Onyenwe anyị akpọọla unu ikpe
4:1 Ịma ihe banyere Chineke adịghị nʼuche unu
4:2 Maọbụ, ịṅụ iyi
4:3 Maọbụ, na-anwụkwa anwụ
4:7 Ya bụ, ndị nchụaja
4:7 Akwụkwọ Masori na-ede, nsọpụrụ ha ka m gbanwere ka ọ ghọọ ihere
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.