Native Bible

Hosea 4:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ifufe ga-ebupụ ha, aja ha na-achụ ga-ewetara ha ihere. 4:1 Maọbụ, Onyenwe anyị akpọọla unu ikpe 4:1 Ịma ihe banyere Chineke adịghị nʼuche unu 4:2 Maọbụ, ịṅụ iyi 4:3 Maọbụ, na-anwụkwa anwụ 4:7 Ya bụ, ndị nchụaja 4:7 Akwụkwọ Masori na-ede, nsọpụrụ ha ka m gbanwere ka ọ ghọọ ihere

Hosea 4:19 in English

Hosea 4:19 · Berean Standard Bible

The whirlwind has wrapped them * in its wings, and their sacrifices will bring them shame.

Context

17Ifrem na arụsị agbaala ndụ hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya. 18Ọ bụladị mgbe mmanya ha gwụrụ, ha na-aga nʼihu na-agba akwụna; ha hụrụ ihere nʼanya nke ukwuu karịa otuto ha. 19Ifufe ga-ebupụ ha, aja ha na-achụ ga-ewetara ha ihere. 4:1 Maọbụ, Onyenwe anyị akpọọla unu ikpe 4:1 Ịma ihe banyere Chineke adịghị nʼuche unu 4:2 Maọbụ, ịṅụ iyi 4:3 Maọbụ, na-anwụkwa anwụ 4:7 Ya bụ, ndị nchụaja 4:7 Akwụkwọ Masori na-ede, nsọpụrụ ha ka m gbanwere ka ọ ghọọ ihere

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.