Jenesis 46:23
Genesis 46:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa nwoke nke Dan mụrụ bụ, Hushim.
Genesis 46:23 in English
Genesis 46:23 · Berean Standard Bible
The son of Dan: Hushim.
Context
21Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ,
Bela, Beka, Ashbel, Gera, Neeman, Ehi, Rosh, Mupim, Hupim na Aad. 22Ndị a bụ ndị ikom nke Rechel mụụrụ Jekọb. Ha dị iri na anọ. 23Nwa nwoke nke Dan mụrụ bụ,
Hushim. 24Ụmụ ndị ikom Naftalị bụ,
Jaziil, na Guni, na Jeza, na Shilem. 25Ndị a bụ ụmụ ndị ikom a mụụrụ Jekọb site na Bilha, odibo nwanyị ahụ Leban kpọnyere nwa ya nwanyị Rechel. Ha niile dị asaa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.