Native Bible

Genesis 46:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Naftalị bụ, Jaziil, na Guni, na Jeza, na Shilem.

Genesis 46:24 in English

Genesis 46:24 · Berean Standard Bible

The sons of Naphtali: Jahzeel, Guni, Jezer, and Shillem.

Context

22Ndị a bụ ndị ikom nke Rechel mụụrụ Jekọb. Ha dị iri na anọ. 23Nwa nwoke nke Dan mụrụ bụ, Hushim. 24Ụmụ ndị ikom Naftalị bụ, Jaziil, na Guni, na Jeza, na Shilem. 25Ndị a bụ ụmụ ndị ikom a mụụrụ Jekọb site na Bilha, odibo nwanyị ahụ Leban kpọnyere nwa ya nwanyị Rechel. Ha niile dị asaa. 26Ya mere, ndị niile so Jekọb gaa Ijipt, ndị bụ ụmụ ụmụ ya, na-agụghị ndị nwunye ụmụ Jekọb niile, dị iri mmadụ isii na isii.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.