Native Bible

Genesis 46:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ndị ikom nke Rechel mụụrụ Jekọb. Ha dị iri na anọ.

Genesis 46:22 in English

Genesis 46:22 · Berean Standard Bible

These are the sons of Rachel born to Jacob—fourteen in all.

Context

20Nʼala Ijipt, a mụụrụ Josef Manase na Ifrem, site na nwunye ya Asenat nwa nwanyị Pọtifera, onye nchụaja nke On. 21Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ, Bela, Beka, Ashbel, Gera, Neeman, Ehi, Rosh, Mupim, Hupim na Aad. 22Ndị a bụ ndị ikom nke Rechel mụụrụ Jekọb. Ha dị iri na anọ. 23Nwa nwoke nke Dan mụrụ bụ, Hushim. 24Ụmụ ndị ikom Naftalị bụ, Jaziil, na Guni, na Jeza, na Shilem.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.