Jenesis 36:24
Genesis 36:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Zibiọn mụrụ bụ Aịa na Ana. Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya Zibiọn.
Genesis 36:24 in English
Genesis 36:24 · Berean Standard Bible
These are the sons of Zibeon: Aiah and Anah. (This is the Anah who found the hot springs in the wilderness as he was pasturing the donkeys of his father Zibeon.)
Context
22Ụmụ ndị ikom Lotan bụ,
Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 23Ụmụ ndị ikom Shobal bụ,
Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam. 24Ụmụ ndị ikom Zibiọn mụrụ bụ
Aịa na Ana. Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya Zibiọn. 25Ụmụ Ana bụ,
Dishọn na Oholibama nwa nwanyị Ana. 26Ụmụ ndị ikom Dishọn bụ,
Hemdan na Eshban na Itran na Keran.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.