Native Bible

Genesis 36:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Dishọn bụ, Hemdan na Eshban na Itran na Keran.

Genesis 36:26 in English

Genesis 36:26 · Berean Standard Bible

These are the sons of Dishon:* Hemdan, Eshban, Ithran, and Cheran.

Context

24Ụmụ ndị ikom Zibiọn mụrụ bụ Aịa na Ana. Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya Zibiọn. 25Ụmụ Ana bụ, Dishọn na Oholibama nwa nwanyị Ana. 26Ụmụ ndị ikom Dishọn bụ, Hemdan na Eshban na Itran na Keran. 27Ụmụ ndị ikom Eza bụ, Bilhan na Zaavan na Akan. 28Ụmụ ndị ikom Dishan bụ, Uz na Aran.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.