Native Bible

Genesis 36:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Dishan bụ, Uz na Aran.

Genesis 36:28 in English

Genesis 36:28 · Berean Standard Bible

These are the sons of Dishan: Uz and Aran.

Context

26Ụmụ ndị ikom Dishọn bụ, Hemdan na Eshban na Itran na Keran. 27Ụmụ ndị ikom Eza bụ, Bilhan na Zaavan na Akan. 28Ụmụ ndị ikom Dishan bụ, Uz na Aran. 29Ndị a bụ ndị ọnụmara Hor, ọnụmara Lotan, ọnụmara Shobal, ọnụmara Zibiọn, ọnụmara Ana, 30ọnụmara Dishọn, ọnụmara Eza na ọnụmara Dishan. Ndị a niile bụ ndị ọnụmara Hor dịka nkewa ha si dị nʼala Sia.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.