Native Bible

Genesis 36:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ọnụmara Dishọn, ọnụmara Eza na ọnụmara Dishan. Ndị a niile bụ ndị ọnụmara Hor dịka nkewa ha si dị nʼala Sia.

Genesis 36:30 in English

Genesis 36:30 · Berean Standard Bible

Dishon, Ezer, and Dishan. They are the chiefs of the Horites, according to their divisions in the land of Seir.

Context

28Ụmụ ndị ikom Dishan bụ, Uz na Aran. 29Ndị a bụ ndị ọnụmara Hor, ọnụmara Lotan, ọnụmara Shobal, ọnụmara Zibiọn, ọnụmara Ana, 30ọnụmara Dishọn, ọnụmara Eza na ọnụmara Dishan. Ndị a niile bụ ndị ọnụmara Hor dịka nkewa ha si dị nʼala Sia. 31Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze mbụ ha. 32Bela, nwa Beoa chịrị dịka eze nʼEdọm. Isi obodo ya bụ Dinhaba.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.