Jenesis 36:31
Genesis 36:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze mbụ ha.
Genesis 36:31 in English
Genesis 36:31 · Berean Standard Bible
These are the kings who reigned in the land of Edom before any king reigned over the Israelites:*
Context
29Ndị a bụ ndị ọnụmara Hor,
ọnụmara Lotan, ọnụmara Shobal, ọnụmara Zibiọn, ọnụmara Ana, 30ọnụmara Dishọn, ọnụmara Eza na ọnụmara Dishan.
Ndị a niile bụ ndị ọnụmara Hor dịka nkewa ha si dị nʼala Sia. 31Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze mbụ ha. 32Bela, nwa Beoa chịrị dịka eze nʼEdọm. Isi obodo ya bụ Dinhaba. 33Mgbe Bela nwụrụ, Jobab nwa Zera onye Bozra nọchiri ya dịka eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.