Native Bible

Genesis 36:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Bela, nwa Beoa chịrị dịka eze nʼEdọm. Isi obodo ya bụ Dinhaba.

Genesis 36:32 in English

Genesis 36:32 · Berean Standard Bible

Bela son of Beor reigned in Edom; the name of his city was Dinhabah.

Context

30ọnụmara Dishọn, ọnụmara Eza na ọnụmara Dishan. Ndị a niile bụ ndị ọnụmara Hor dịka nkewa ha si dị nʼala Sia. 31Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze mbụ ha. 32Bela, nwa Beoa chịrị dịka eze nʼEdọm. Isi obodo ya bụ Dinhaba. 33Mgbe Bela nwụrụ, Jobab nwa Zera onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 34Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.