Jenesis 36:34
Genesis 36:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.
Genesis 36:34 in English
Genesis 36:34 · Berean Standard Bible
When Jobab died, Husham from the land of the Temanites reigned in his place.
Context
32Bela, nwa Beoa chịrị dịka eze nʼEdọm. Isi obodo ya bụ Dinhaba. 33Mgbe Bela nwụrụ, Jobab nwa Zera onye Bozra nọchiri ya dịka eze. 34Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze. 35Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị Midia nʼagha nʼala Moab nọchiri dịka eze. Isi obodo ya bụ Avit. 36Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.