Native Bible

Genesis 36:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ndị ọnụmara Hor, ọnụmara Lotan, ọnụmara Shobal, ọnụmara Zibiọn, ọnụmara Ana,

Genesis 36:29 in English

Genesis 36:29 · Berean Standard Bible

These are the chiefs of the Horites: Chiefs Lotan, Shobal, Zibeon, Anah,

Context

27Ụmụ ndị ikom Eza bụ, Bilhan na Zaavan na Akan. 28Ụmụ ndị ikom Dishan bụ, Uz na Aran. 29Ndị a bụ ndị ọnụmara Hor, ọnụmara Lotan, ọnụmara Shobal, ọnụmara Zibiọn, ọnụmara Ana, 30ọnụmara Dishọn, ọnụmara Eza na ọnụmara Dishan. Ndị a niile bụ ndị ọnụmara Hor dịka nkewa ha si dị nʼala Sia. 31Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze mbụ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.