Native Bible

Genesis 36:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Ana bụ, Dishọn na Oholibama nwa nwanyị Ana.

Genesis 36:25 in English

Genesis 36:25 · Berean Standard Bible

These are the children of Anah: Dishon and Oholibamah daughter of Anah.

Context

23Ụmụ ndị ikom Shobal bụ, Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam. 24Ụmụ ndị ikom Zibiọn mụrụ bụ Aịa na Ana. Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya Zibiọn. 25Ụmụ Ana bụ, Dishọn na Oholibama nwa nwanyị Ana. 26Ụmụ ndị ikom Dishọn bụ, Hemdan na Eshban na Itran na Keran. 27Ụmụ ndị ikom Eza bụ, Bilhan na Zaavan na Akan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.