Native Bible

Genesis 36:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Shobal bụ, Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam.

Genesis 36:23 in English

Genesis 36:23 · Berean Standard Bible

These are the sons of Shobal: Alvan, Manahath, Ebal, Shepho, and Onam.

Context

21Dishọn, Eza na Dishan. Ụmụ ndị ikom Sia nʼala Edọm, ha bụ ndị ọnụmara Hor. 22Ụmụ ndị ikom Lotan bụ, Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 23Ụmụ ndị ikom Shobal bụ, Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam. 24Ụmụ ndị ikom Zibiọn mụrụ bụ Aịa na Ana. Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya Zibiọn. 25Ụmụ Ana bụ, Dishọn na Oholibama nwa nwanyị Ana.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.