Jenesis 36:21
Genesis 36:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dishọn, Eza na Dishan. Ụmụ ndị ikom Sia nʼala Edọm, ha bụ ndị ọnụmara Hor.
Genesis 36:21 in English
Genesis 36:21 · Berean Standard Bible
Dishon, Ezer, and Dishan. They are the chiefs of the Horites, the descendants of Seir in the land of Edom.
Context
19Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Ịsọ (ya bụ, Edọm). Ndị a bụkwa ọnụmara ha. 20Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Sia onye Hor, ndị bi nʼakụkụ ala ahụ:
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, 21Dishọn, Eza na Dishan. Ụmụ ndị ikom Sia nʼala Edọm, ha bụ ndị ọnụmara Hor. 22Ụmụ ndị ikom Lotan bụ,
Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 23Ụmụ ndị ikom Shobal bụ,
Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.