Jenesis 36:22
Genesis 36:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Lotan bụ, Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan.
Genesis 36:22 in English
Genesis 36:22 · Berean Standard Bible
The sons of Lotan were Hori and Hemam.* Timna was Lotan’s sister.
Context
20Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Sia onye Hor, ndị bi nʼakụkụ ala ahụ:
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, 21Dishọn, Eza na Dishan. Ụmụ ndị ikom Sia nʼala Edọm, ha bụ ndị ọnụmara Hor. 22Ụmụ ndị ikom Lotan bụ,
Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan. 23Ụmụ ndị ikom Shobal bụ,
Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam. 24Ụmụ ndị ikom Zibiọn mụrụ bụ
Aịa na Ana. Ana bụ nwoke ahụ chọpụtara isi iyi mmiri ime ala ahụ nke mmiri dị ọkụ si nʼime ya na-asọpụta nʼọzara, mgbe ọ na-elekọta ịnyịnya ibu nna ya Zibiọn.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.